"Tigbuo'm n'ulo, gbatara'm na ezi."
Igbo Proverb
#Igboamaka
Posts by Ilu Igbo Social
"Ngala bụrụ ụzọ ọdịda kpere azụ."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Agwo na-atu mbe na-a na ọnụ ya niyi."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ndi Igbo na-ekwu si: na isi kota ebu ọ gbakasia ya."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Onye ji umu-nna-ya a ṅu manya, mb͕e anya doro ya, ọ gēje kọwa ihe ndi-muọ gwara ya."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ha nụta, ha kaara eze, ọ dị ka eze ọ maara ihe niile."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Adighi e mere onye ume ngwu ọgwụ mgba."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ọ bụrụ na ịchọrọ igbu nkịta nye ya aha ọjọọ."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Osisi atụrụ anya ọdida, di too."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ọ bụrụ na ị sị na ihe ọma adịghị mma, mmanụ aṅụ banye n'ọnụ gị, biko gbupu ya."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Aka weta, aka weta ka ite ji eju."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Gbuo dike, gbuo dike, agha bido, a-acho ba dike."
-- Igbo Proverbs
#Igboamaka
"Ọ nnụnụ isi ya kara a ka n'eje ọgụ ọturukpokpo."
-- Igbo Prover
#Igboamaka
"Anaghị eti nwata ihe maka na ọ kwafụru ite mmanụ, ruo mgbe ọ tụpụrụ mkpụrụ nkwụ na ubochi ahụ ọ ga-aghọta ihe ọkụ na-eme nti oke." 🤍
-- Igbo Proverbs
#Igboamaka
"Ọte nkwụ anaghị ekwusi ihe niile ọ hụrụ n’elu nkwụ."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ịhụnanya nwere nsọpụrụ."
-- Igbo Proverbs
#Igboamaka
"Mberede gburu dike mana mberede ka eji a ma dike."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Anaghi eji ihe a na gba na nti agba na anya."
--Igbo Proverb
#Igboamaka
"Mmiri dọ n'eju dọrọ nwa nkịta, ọgbagharịsia gburugburu, ọ lọghachi ṅụọ ya."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"A-kpara akwụ bu a-kpara akwụ, mana i bụrụ nkata ọ bụrụ ohi."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
Daalụ 🙏.
"Okenye enweghị ike ịnọ n'ụlọ ewu a mụọ n'agbụ."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ọ ga na ohia, mara kwa na ahihia kwụ nti."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ogwumagana gwara Egbe n'ụzụ tụrụ n'elu ga-atụ kwa na ala."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Ọ nwero ebe a-suru aja ọke ngwere anoghi."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
An the walls too
"Ụkwụ na-aga wara-wara mara kwa na anya na-ahụ wara-wara na-ahụ ya."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
A ma'm ụma dee ya... dalụụ ooo 🙏
"Adighi'm a ra nwanyi ajadu a tu egwu."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka
"Naanị nwata nne ya na nna ya zụ ahia ogiri na maa ijiji kpọrọ anya."
-- Igbo Proverb
#Igboamaka